Ọpụpụ 34:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, unu ga-akụrikwa ogidi nsọ ha, unu ga-egbutusị ogwe osisi ha dị nsọ.+ 1 Ndị Eze 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ chụturu Meaka+ nne ya ochie ka ọ ghara ịbụkwa nnukwu nwaanyị,+ n’ihi na o meere ogwe osisi dị nsọ arụsị jọgburu onwe ya; e mesia, Esa gbuturu arụsị ya nke jọgburu onwe ya+ ma kpọọ ya ọkụ+ na ndagwurugwu Kidrọn.+ 2 Ndị Eze 23:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee kụrisịa+ ogidi nsọ, gbutusịa ogwe osisi dị nsọ, werekwa ọkpụkpụ ndị mmadụ wụjuo n’ebe ha dịbu. 2 Ihe E Mere 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee wepụsịa ebe ịchụàjà ndị mba ọzọ+ na ebe ndị dị elu+ ma kụtusịa ogidi nsọ dị iche iche,+ gbutusịakwa ogwe osisi ndị dị nsọ.+
13 Ma unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, unu ga-akụrikwa ogidi nsọ ha, unu ga-egbutusị ogwe osisi ha dị nsọ.+
13 Ma ọ chụturu Meaka+ nne ya ochie ka ọ ghara ịbụkwa nnukwu nwaanyị,+ n’ihi na o meere ogwe osisi dị nsọ arụsị jọgburu onwe ya; e mesia, Esa gbuturu arụsị ya nke jọgburu onwe ya+ ma kpọọ ya ọkụ+ na ndagwurugwu Kidrọn.+
14 O wee kụrisịa+ ogidi nsọ, gbutusịa ogwe osisi dị nsọ, werekwa ọkpụkpụ ndị mmadụ wụjuo n’ebe ha dịbu.
3 O wee wepụsịa ebe ịchụàjà ndị mba ọzọ+ na ebe ndị dị elu+ ma kụtusịa ogidi nsọ dị iche iche,+ gbutusịakwa ogwe osisi ndị dị nsọ.+