2 Samuel 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị ala ahụ niile nọ na-akwa ákwá n’olu dara ụda,+ mmadụ niile nọkwa na-agafe, eze guzo n’akụkụ ndagwurugwu Kidrọn,+ mmadụ niile nọkwa na-agabiga n’okporo ụzọ sara mbara e si aga n’ala ịkpa. Jọn 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe Jizọs kwusịrị ihe ndị a, ya na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ wee gafee iyi Kidrọn+ gaa n’ebe e nwere ubi. Ya na ndị na-eso ụzọ ya banyekwara n’ime ya.+
23 Ndị ala ahụ niile nọ na-akwa ákwá n’olu dara ụda,+ mmadụ niile nọkwa na-agafe, eze guzo n’akụkụ ndagwurugwu Kidrọn,+ mmadụ niile nọkwa na-agabiga n’okporo ụzọ sara mbara e si aga n’ala ịkpa.
18 Mgbe Jizọs kwusịrị ihe ndị a, ya na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ wee gafee iyi Kidrọn+ gaa n’ebe e nwere ubi. Ya na ndị na-eso ụzọ ya banyekwara n’ime ya.+