14 Ha wee bilie wepụ ebe ịchụàjà+ ndị dị na Jeruselem, ha wepụkwara ebe ịchụàjà niile nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ ma tụba ha na ndagwurugwu Kidrọn.+
18Mgbe Jizọs kwusịrị ihe ndị a, ya na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ wee gafee iyi Kidrọn+ gaa n’ebe e nwere ubi. Ya na ndị na-eso ụzọ ya banyekwara n’ime ya.+