Matiu 26:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mgbe ahụ, ha na Jizọs bịara n’ebe+ a na-akpọ Getsemeni, o wee sị ndị na-eso ụzọ ya: “Nọdụnụ ala n’ebe a ka m gaa ebe nke ọzọ wee kpee ekpere.”+ Mak 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha wee bịa n’ebe a na-akpọ Getsemeni, o wee gwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Nọdụnụ ala n’ebe a ka m gaa kpee ekpere.”+
36 Mgbe ahụ, ha na Jizọs bịara n’ebe+ a na-akpọ Getsemeni, o wee sị ndị na-eso ụzọ ya: “Nọdụnụ ala n’ebe a ka m gaa ebe nke ọzọ wee kpee ekpere.”+
32 Ha wee bịa n’ebe a na-akpọ Getsemeni, o wee gwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Nọdụnụ ala n’ebe a ka m gaa kpee ekpere.”+