2 Ihe E Mere 30:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe ha bịara, ha gara bupụ ebe ndị a na-anọ achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà na Jeruselem.+ Ha bupụkwara ebe ịchụàjà insens+ niile ma tụba ha na Ndagwurugwu Kidrọn.
14 Mgbe ha bịara, ha gara bupụ ebe ndị a na-anọ achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà na Jeruselem.+ Ha bupụkwara ebe ịchụàjà insens+ niile ma tụba ha na Ndagwurugwu Kidrọn.