2 Ihe E Mere 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha wee bilie wepụ ebe ịchụàjà+ ndị dị na Jeruselem, ha wepụkwara ebe ịchụàjà niile nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ ma tụba ha na ndagwurugwu Kidrọn.+
14 Ha wee bilie wepụ ebe ịchụàjà+ ndị dị na Jeruselem, ha wepụkwara ebe ịchụàjà niile nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ ma tụba ha na ndagwurugwu Kidrọn.+