Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 13:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 “Ọ bụrụ na nwanne gị nwoke, nwa nwoke nke nne gị mụrụ, ma ọ bụ nwa gị nwoke ma ọ bụ nwa gị nwaanyị ma ọ bụ nwunye ị hụrụ n’anya ma ọ bụ enyi gị bụ́ onye ị hụrụ n’anya dị ka mkpụrụ obi gị,+ anwaa ịrata gị na nzuzo, sị, ‘Ka anyị gaa fee chi ọzọ,’+ ndị ị na-amaghị, ndị gị onwe gị ma ọ bụ nna nna gị hà na-amaghị,

  • 2 Ihe E Mere 15:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ma Esa bụ́ eze+ chụturu Meaka+ nne ya ochie ka ọ ghara ịbụkwa nnukwu nwaanyị,+ n’ihi na o mere arụsị jọgburu onwe ya nke e ji efe ogwe osisi dị nsọ+ ofufe; Esa wee gbutuo arụsị+ ya jọgburu onwe ya, gwerie ya ma kpọọ ya ọkụ+ na ndagwurugwu Kidrọn.+

  • Zekaraya 13:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na mmadụ ebuo amụma ọzọ, nna ya na nne ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-asị ya, ‘Ị gaghị adị ndụ, n’ihi na i kwuwo okwu ụgha n’aha Jehova.’ Nna ya na nne ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-ama ya ube n’ihi amụma o buru.+

  • Matiu 10:37
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 37 Onye hụrụ nna ya ma ọ bụ nne ya n’anya nke ukwuu karịa otú ọ hụrụ m ekwesịghị m; onye hụkwara nwa ya nwoke ma ọ bụ nwa ya nwaanyị n’anya nke ukwuu karịa otú ọ hụrụ m ekwesịghị m.+

  • Luk 12:53
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 53 Ha ga-ekewa, nna megide nwa ya nwoke na nwa nwoke megide nna ya, nne megide nwa ya nwaanyị na nwa nwaanyị megide nne ya, nne di megide nwunye nwa ya na nwunye nwa megide nne di ya.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya