Ọpụpụ 32:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee buru nwa ehi ahụ ha mere, kpọọ ya ọkụ ma gwerie ya ruo mgbe ọ dị ka ntụ,+ e mesịa, o fesasịrị ya n’elu mmiri+ wee mee ka ụmụ Izrel ṅụọ ya.+
20 O wee buru nwa ehi ahụ ha mere, kpọọ ya ọkụ ma gwerie ya ruo mgbe ọ dị ka ntụ,+ e mesịa, o fesasịrị ya n’elu mmiri+ wee mee ka ụmụ Izrel ṅụọ ya.+