Diuterọnọmi 12:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, kụrisịa ogidi arụsị ha,+ kpọọ ogwe osisi arụsị* ha ọkụ, gbutusịakwa arụsị ha a pịrị apị,+ wee mee ka a ghara ịnụkwa aha ha n’ebe ahụ.+
3 Unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, kụrisịa ogidi arụsị ha,+ kpọọ ogwe osisi arụsị* ha ọkụ, gbutusịakwa arụsị ha a pịrị apị,+ wee mee ka a ghara ịnụkwa aha ha n’ebe ahụ.+