Diuterọnọmi 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu ga-akwatukwa ebe ịchụàjà+ ha ma kụrisịa ogidi nsọ ha,+ unu ga-akpọkwa ogwe osisi ha dị nsọ ọkụ+ ma kwatusịa ihe oyiyi a pịrị apị+ nke chi ha, unu ga-ekpochapụkwa aha ha n’ebe ahụ.+
3 Unu ga-akwatukwa ebe ịchụàjà+ ha ma kụrisịa ogidi nsọ ha,+ unu ga-akpọkwa ogwe osisi ha dị nsọ ọkụ+ ma kwatusịa ihe oyiyi a pịrị apị+ nke chi ha, unu ga-ekpochapụkwa aha ha n’ebe ahụ.+