Ndị Ikpe 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu na ndị bi n’ala a agbala ndụ.+ Kwatuonụ ebe ịchụàjà ha.’+ Ma unu egeghị ntị n’olu m.+ Gịnị mere unu ji mee ihe a?+ Ndị Ikpe 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee ruo n’abalị ahụ na Jehova gara n’ihu ịsị ya: “Were nwa oké ehi, bụ́ nwa oké ehi nna gị, ya bụ, nwa oké ehi nke abụọ dị afọ asaa, kwatuokwa ebe ịchụàjà Bel+ nke nna gị, gbutuokwa ogwe osisi dị nsọ nke dị ya n’akụkụ.+
2 Unu na ndị bi n’ala a agbala ndụ.+ Kwatuonụ ebe ịchụàjà ha.’+ Ma unu egeghị ntị n’olu m.+ Gịnị mere unu ji mee ihe a?+
25 O wee ruo n’abalị ahụ na Jehova gara n’ihu ịsị ya: “Were nwa oké ehi, bụ́ nwa oké ehi nna gị, ya bụ, nwa oké ehi nke abụọ dị afọ asaa, kwatuokwa ebe ịchụàjà Bel+ nke nna gị, gbutuokwa ogwe osisi dị nsọ nke dị ya n’akụkụ.+