Ndị Ikpe 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’abalị ahụ, Jehova gwara ya, sị: “Kpụrụ oké ehi nna gị, oké ehi nke abụọ nke dị afọ asaa. Kwatuo ebe ịchụàjà Bel nke nna gị, gbutuokwa ogwe osisi arụsị* dị ya n’akụkụ.+
25 N’abalị ahụ, Jehova gwara ya, sị: “Kpụrụ oké ehi nna gị, oké ehi nke abụọ nke dị afọ asaa. Kwatuo ebe ịchụàjà Bel nke nna gị, gbutuokwa ogwe osisi arụsị* dị ya n’akụkụ.+