24 Unu akpọrọla chi ha isiala. Unu ekwela ka a rata unu ife ha ofufe. Unu emekwala ihe ndị ha na-eme.+ Kama, unu ga-akwatu chi ha, kụrisịakwa ogidi arụsị ha.+
3 Unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, kụrisịa ogidi arụsị ha,+ kpọọ ogwe osisi arụsị* ha ọkụ, gbutusịakwa arụsị ha a pịrị apị,+ wee mee ka a ghara ịnụkwa aha ha n’ebe ahụ.+