Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 107:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 N’ihi na ha nupụrụ isi+ n’ihe Chineke kwuru;+

      Ha leghakwaara ndụmọdụ nke Onye Kasị Elu anya.+

  • Aịzaya 1:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ahụhụ ga-adịrị mba nke na-eme mmehie,+ ndị njehie na-anyịgbu, mkpụrụ nke na-eme ihe ọjọọ,+ ụmụ na-eweta mbibi!+ Ha ahapụwo Jehova,+ ha elelịwokwa Onye Nsọ Izrel,+ ha alaghachiwo azụ.+

  • Aịzaya 30:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 N’ihi na ha bụ ndị na-enupụ isi,+ ụmụ na-adịghị ekwu eziokwu,+ ụmụ na-achọghị ịnụ iwu Jehova;+

  • Jeremaya 16:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Unu onwe unu emewokwa omume ọjọọ karịa nna unu hà,+ lee, onye ọ bụla n’ime unu na-eje ije dị ka isi ike+ nke dị n’ajọ obi ya si dị wee ghara irubere m isi.+

  • Abụ Ákwá 1:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Jehova, lee, anọ m n’oké ihe isi ike. Afọ agbarụwo m.+

      Obi agbawaala m+ n’ihi na m nupụrụ isi nke ukwuu.+

      Mma agha emewo ka m gbara aka nwa n’èzí.+ Otu ọnwụ ahụ ka a na-anwụ n’ime ụlọ.+

  • Daniel 9:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke anyị nwe ebere+ na mgbaghara,+ n’ihi na anyị enupụworo ya isi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya