2 Ihe E Mere 33:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova wee na-agwa Manase na ndị ya okwu, ma ha aṅaghị ntị.+ Abụ Ọma 73:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ị ga-eji ndụmọdụ gị na-edu m,+N’ikpeazụ, ị ga-edu m ka m nweta ihe ùgwù.+ Ilu 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 unu na-elegharakwa ndụmọdụ m niile anya,+ unu anabataghịkwa ịdọ aka ná ntị m,+ Luk 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma ndị Farisii na ndị maara Iwu ahụ ledara ndụmọdụ+ Chineke nyere ha anya, ebe ọ bụ na o meghị ha baptizim.)
30 Ma ndị Farisii na ndị maara Iwu ahụ ledara ndụmọdụ+ Chineke nyere ha anya, ebe ọ bụ na o meghị ha baptizim.)