Diuterọnọmi 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na ha bụ mba nke na-enweghị uche,+Nghọta adịghịkwa n’etiti ha.+ Ọrụ Ndịozi 13:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Pọl na Banabas wee kwuo okwu n’atụghị egwu, sị: “Ọ dị mkpa na unu bụ ndị mbụ a gwara okwu Chineke.+ Ebe ọ bụ na unu na-ajụ ya,+ ebe ọ bụkwa na unu na-ewere onwe unu ná ndị na-erughị eru inweta ndụ ebighị ebi, lee! anyị na-agakwuru ndị mba ọzọ.+ Ọrụ Ndịozi 20:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 n’ihi na ahapụghị m ịgwa unu nzube+ niile nke Chineke. Ndị Rom 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ihi na, ebe ha na-amaghị ezi omume Chineke,+ kama na-achọ ime ka ezi omume nke ha guzosie ike,+ ha edoghị onwe ha n’okpuru ezi omume Chineke.+
46 Pọl na Banabas wee kwuo okwu n’atụghị egwu, sị: “Ọ dị mkpa na unu bụ ndị mbụ a gwara okwu Chineke.+ Ebe ọ bụ na unu na-ajụ ya,+ ebe ọ bụkwa na unu na-ewere onwe unu ná ndị na-erughị eru inweta ndụ ebighị ebi, lee! anyị na-agakwuru ndị mba ọzọ.+
3 n’ihi na, ebe ha na-amaghị ezi omume Chineke,+ kama na-achọ ime ka ezi omume nke ha guzosie ike,+ ha edoghị onwe ha n’okpuru ezi omume Chineke.+