Abụ Ọma 106:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha chefuru ọrụ ya ngwa ngwa;+Ha echereghị ndụmọdụ ya.+ Abụ Ọma 107:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ha nupụrụ isi+ n’ihe Chineke kwuru;+Ha leghakwaara ndụmọdụ nke Onye Kasị Elu anya.+ Luk 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma ndị Farisii na ndị maara Iwu ahụ ledara ndụmọdụ+ Chineke nyere ha anya, ebe ọ bụ na o meghị ha baptizim.)
30 Ma ndị Farisii na ndị maara Iwu ahụ ledara ndụmọdụ+ Chineke nyere ha anya, ebe ọ bụ na o meghị ha baptizim.)