Nehemaya 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ha onwe ha kwa, bụ́ nna nna anyị hà, mere omume mpako+ ma kwesie olu ike,+ ha egeghịkwa ntị n’ihe i nyere n’iwu. Jeremaya 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ha egeghị m ntị, ha atọghịkwa ntị n’ala,+ kama ha nọ na-ekwesi olu ike.+ Ha mere ihe ọjọọ karịa ndị nna nna ha!+
16 “Ha onwe ha kwa, bụ́ nna nna anyị hà, mere omume mpako+ ma kwesie olu ike,+ ha egeghịkwa ntị n’ihe i nyere n’iwu.
26 Ma ha egeghị m ntị, ha atọghịkwa ntị n’ala,+ kama ha nọ na-ekwesi olu ike.+ Ha mere ihe ọjọọ karịa ndị nna nna ha!+