Jeremaya 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Unu onwe unu emewokwa omume ọjọọ karịa nna unu hà,+ lee, onye ọ bụla n’ime unu na-eje ije dị ka isi ike+ nke dị n’ajọ obi ya si dị wee ghara irubere m isi.+
12 Unu onwe unu emewokwa omume ọjọọ karịa nna unu hà,+ lee, onye ọ bụla n’ime unu na-eje ije dị ka isi ike+ nke dị n’ajọ obi ya si dị wee ghara irubere m isi.+