Diuterọnọmi 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-amarakwa na ọ bụghị n’ihi ezi omume gị ka Jehova bụ́ Chineke gị ji enye gị ezi ala a ka ọ bụrụ nke gị; n’ihi na unu bụ ndị na-ekwesi olu ike.+ Ọrụ Ndịozi 7:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ bụ ya ka nna nna anyị hà jụrụ irubere isi, kama ha jụrụ ya.+ N’obi ha kwa, ha laghachiri n’Ijipt.+ Ọrụ Ndịozi 7:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+
6 Ị ga-amarakwa na ọ bụghị n’ihi ezi omume gị ka Jehova bụ́ Chineke gị ji enye gị ezi ala a ka ọ bụrụ nke gị; n’ihi na unu bụ ndị na-ekwesi olu ike.+
39 Ọ bụ ya ka nna nna anyị hà jụrụ irubere isi, kama ha jụrụ ya.+ N’obi ha kwa, ha laghachiri n’Ijipt.+
51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+