Aịzaya 30:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na ha bụ ndị na-enupụ isi,+ ụmụ na-aghọ aghụghọ,+Ụmụ na-achọghị ịnụ iwu* Jehova.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:9 Amụma Aịsaịa I, p. 304