Aịzaya 59:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọbụ aka unu jupụtara n’ọbara,+ mkpịsị aka unu jupụtakwara ná njehie. Egbugbere ọnụ unu ekwuwo okwu ụgha.+ Ire unu na-atamukwa naanị ajọ omume.+ Jeremaya 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ha na-ekwe ire ha dị ka ụta ikwu okwu ụgha;+ ma a bịa n’ikwesị ntụkwasị obi, ha adịghị ike n’ala a. “N’ihi na ha na-esi n’ihe ọjọọ banye n’ihe ọjọọ, ha leghaara ọbụna mụ onwe m anya,”+ ka Jehova kwuru. Hosia 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E nwere ịbụ ọnụ+ na ịghọ aghụghọ+ na igbu ọchụ+ na izu ohi+ na ịkwa iko,+ bụ́ ndị gbasaworo ebe niile, ịwụfu ọbara na ịwụfu ọbara ezutewo.+
3 N’ihi na ọbụ aka unu jupụtara n’ọbara,+ mkpịsị aka unu jupụtakwara ná njehie. Egbugbere ọnụ unu ekwuwo okwu ụgha.+ Ire unu na-atamukwa naanị ajọ omume.+
3 ha na-ekwe ire ha dị ka ụta ikwu okwu ụgha;+ ma a bịa n’ikwesị ntụkwasị obi, ha adịghị ike n’ala a. “N’ihi na ha na-esi n’ihe ọjọọ banye n’ihe ọjọọ, ha leghaara ọbụna mụ onwe m anya,”+ ka Jehova kwuru.
2 E nwere ịbụ ọnụ+ na ịghọ aghụghọ+ na igbu ọchụ+ na izu ohi+ na ịkwa iko,+ bụ́ ndị gbasaworo ebe niile, ịwụfu ọbara na ịwụfu ọbara ezutewo.+