Abụ Ọma 78:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Dị ka ndị nna nna ha, ha nọ na-alaghachi azụ, na-aghọkwa aghụghọ;+Ha gbagọrọ agbagọ dị ka ụta a na-ekwesighị ike.+ Jeremaya 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “M wee kpọbata unu n’ala e nwere ubi mkpụrụ osisi, ka unu rie ihe o mepụtara na ihe ọma ndị dị na ya.+ Ma unu batara merụọ ala m; unu mekwara ka ihe nketa m bụrụ ihe arụ.+
57 Dị ka ndị nna nna ha, ha nọ na-alaghachi azụ, na-aghọkwa aghụghọ;+Ha gbagọrọ agbagọ dị ka ụta a na-ekwesighị ike.+
7 “M wee kpọbata unu n’ala e nwere ubi mkpụrụ osisi, ka unu rie ihe o mepụtara na ihe ọma ndị dị na ya.+ Ma unu batara merụọ ala m; unu mekwara ka ihe nketa m bụrụ ihe arụ.+