Ilu 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Iwu onye maara ihe bụ isi iyi nke ndụ,+ iji mee ka mmadụ zere ọnyà ọnwụ.+ Aịzaya 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otú ihu ha dị na-agbagide ha akaebe,+ ha na-ekwukwa banyere mmehie ha nke dị ka nke Sọdọm.+ Ha adịghị ezo ya ezo. Ahụhụ ga-adịrị mkpụrụ obi ha! N’ihi na ha ewetaworo onwe ha ọdachi.+ Jeremaya 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ihere ò mere ha na ọ bụ ihe arụ ka ha mere?+ Nke mbụ bụ na ihere enweghị ike ime ha. Nke abụọ bụ na ha amadịghị ihe bụ́ ihere ime mmadụ.+ “‘N’ihi ya, ha ga-eso ndị ga-ada ada daa. Mgbe a ga-elebara ha anya,+ ha ga-asụ ngọngọ,’ ka Jehova kwuru.+ Ndị Filipaị 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ọgwụgwụ ha bụ mbibi,+ chi ha bụ afọ ha,+ otuto ha dịkwa n’ihere ha,+ ha na-atụkwasịkwa uche ha n’ihe ndị dị n’ụwa.+
9 Otú ihu ha dị na-agbagide ha akaebe,+ ha na-ekwukwa banyere mmehie ha nke dị ka nke Sọdọm.+ Ha adịghị ezo ya ezo. Ahụhụ ga-adịrị mkpụrụ obi ha! N’ihi na ha ewetaworo onwe ha ọdachi.+
12 Ihere ò mere ha na ọ bụ ihe arụ ka ha mere?+ Nke mbụ bụ na ihere enweghị ike ime ha. Nke abụọ bụ na ha amadịghị ihe bụ́ ihere ime mmadụ.+ “‘N’ihi ya, ha ga-eso ndị ga-ada ada daa. Mgbe a ga-elebara ha anya,+ ha ga-asụ ngọngọ,’ ka Jehova kwuru.+
19 ọgwụgwụ ha bụ mbibi,+ chi ha bụ afọ ha,+ otuto ha dịkwa n’ihere ha,+ ha na-atụkwasịkwa uche ha n’ihe ndị dị n’ụwa.+