Abụ Ákwá 3:64 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 64 Jehova, ị ga-emeso ha dị ka ọrụ aka ha si dị.+ Hosia 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ ga-ebibi gị,+ Izrel, n’ihi na ọ bụ m, bụ́ onye na-enyere gị aka, ka i megidere.+