Job 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya. Abụ Ọma 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Meso ha dị ka omume ha si dị,+Nakwa dị ka ihe ọjọọ ha na-eme si dị.+Meso ha dị ka ọrụ aka ha si dị.+Kwụọ ha ụgwọ dị ka omume ha si dị.+ Jeremaya 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Jehova nke ụsụụ ndị agha na-ekpe ikpe n’ezi omume;+ ọ na-enyocha akụrụ na obi.+ Biko, ka m jiri anya m hụ ọbọ ị ga-abọ n’ahụ́ ha, n’ihi na ọ bụ gị ka m kọsaara okwu ikpe m.+ 2 Timoti 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Alegzanda+ onye na-akpụ ọla kọpa mere m ọtụtụ ihe ọjọọ—Jehova ga-akwụ ya ụgwọ dị ka ihe ndị o mere si dị+—
11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya.
4 Meso ha dị ka omume ha si dị,+Nakwa dị ka ihe ọjọọ ha na-eme si dị.+Meso ha dị ka ọrụ aka ha si dị.+Kwụọ ha ụgwọ dị ka omume ha si dị.+
20 Ma Jehova nke ụsụụ ndị agha na-ekpe ikpe n’ezi omume;+ ọ na-enyocha akụrụ na obi.+ Biko, ka m jiri anya m hụ ọbọ ị ga-abọ n’ahụ́ ha, n’ihi na ọ bụ gị ka m kọsaara okwu ikpe m.+
14 Alegzanda+ onye na-akpụ ọla kọpa mere m ọtụtụ ihe ọjọọ—Jehova ga-akwụ ya ụgwọ dị ka ihe ndị o mere si dị+—