Abụ Ọma 59:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi mmehie ha ji ọnụ ha mee, bụ́ okwu nke si n’egbugbere ọnụ ha;+Ka e jidekwa ha na nganga ha,+Ee, n’ihi ọbụbụ ọnụ na okwu aghụghọ ha na-ekwu ugboro ugboro. Jeremaya 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka a nụ mkpu ákwá n’ụlọ ha mgbe ị ga-eme ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga wakpo ha na mberede.+ N’ihi na ha egwuwo olulu ka ha wee jide m, ha esiwokwa ọnyà ka ọ ma m n’ụkwụ.+ 2 Timoti 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Alegzanda+ onye na-akpụ ọla kọpa mere m ọtụtụ ihe ọjọọ—Jehova ga-akwụ ya ụgwọ dị ka ihe ndị o mere si dị+—
12 N’ihi mmehie ha ji ọnụ ha mee, bụ́ okwu nke si n’egbugbere ọnụ ha;+Ka e jidekwa ha na nganga ha,+Ee, n’ihi ọbụbụ ọnụ na okwu aghụghọ ha na-ekwu ugboro ugboro.
22 Ka a nụ mkpu ákwá n’ụlọ ha mgbe ị ga-eme ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga wakpo ha na mberede.+ N’ihi na ha egwuwo olulu ka ha wee jide m, ha esiwokwa ọnyà ka ọ ma m n’ụkwụ.+
14 Alegzanda+ onye na-akpụ ọla kọpa mere m ọtụtụ ihe ọjọọ—Jehova ga-akwụ ya ụgwọ dị ka ihe ndị o mere si dị+—