Ilu 8:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 N’ihi na onye na-achọta m ga-achọta ndụ,+ nwetakwa amara n’aka Jehova.+ Ilu 16:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Nghọta bụụrụ ndị nwe ya olulu mmiri nke ndụ;+ ịdọ aka ná ntị ndị nzuzu bụkwa nzuzu.+ Ilu 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’otu aka ahụ, mara ihe bụ́ amamihe n’ihi mkpụrụ obi gị.+ Ọ bụrụ na ị chọtawo ya, mgbe ahụ, ọdịnihu dị, a gaghịkwa ebipụ olileanya gị.+
14 N’otu aka ahụ, mara ihe bụ́ amamihe n’ihi mkpụrụ obi gị.+ Ọ bụrụ na ị chọtawo ya, mgbe ahụ, ọdịnihu dị, a gaghịkwa ebipụ olileanya gị.+