Ilu 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ịtụ egwu Jehova bụ olulu mmiri nke ndụ,+ iji zere ọnyà ọnwụ.+ Ilu 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ụzọ nke ndụ dị n’ebe dị elu n’anya onye ji nghọta eme ihe,+ ka o wee ghara ịbanye na Shiol nke dị n’okpuru.+ Jọn 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye ọ bụla ṅụrụ mmiri nke m ga-enye ya, akpịrị agaghị akpọ ya nkụ ma ọlị,+ kama mmiri nke m ga-enye ya ga-aghọ n’ime ya isi iyi nke mmiri+ na-asụpụta asụpụta inye ndụ ebighị ebi.”+
24 Ụzọ nke ndụ dị n’ebe dị elu n’anya onye ji nghọta eme ihe,+ ka o wee ghara ịbanye na Shiol nke dị n’okpuru.+
14 Onye ọ bụla ṅụrụ mmiri nke m ga-enye ya, akpịrị agaghị akpọ ya nkụ ma ọlị,+ kama mmiri nke m ga-enye ya ga-aghọ n’ime ya isi iyi nke mmiri+ na-asụpụta asụpụta inye ndụ ebighị ebi.”+