Abụ Ọma 73:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi ya, ha ejiriwo mpako mere ihe olu;+Ime ihe ike na-ekpuchikwa ha dị ka uwe.+ Ilu 30:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 E nwere ọgbọ nke anya ya dị oké elu, nke anya ya nke na-enwu gbaa dị elu.+ 1 Timoti 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mmehie ụfọdụ ndị na-apụta ìhè n’ihu ọha,+ wee duga ha n’ikpe, ma mmehie nke ndị ọzọ na-apụta ìhè mgbe e mesịrị.+
24 Mmehie ụfọdụ ndị na-apụta ìhè n’ihu ọha,+ wee duga ha n’ikpe, ma mmehie nke ndị ọzọ na-apụta ìhè mgbe e mesịrị.+