Abụ Ọma 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ha adịghị echebara ihe Jehova na-eme echiche,+Ha adịghịkwa echebara ọrụ aka ya echiche.+Ọ ga-etida ha, ọ gaghị ewuli ha elu. Aịzaya 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Une na ụbọ akwara na obere ịgbà na ọjà, na mmanya na-adị n’oriri ha;+ ma ha adịghị ele anya n’ihe Jehova na-eme, ha adịghịkwa ahụ ọrụ aka ya.+ Hosia 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị m na-emeso m omume ekwesịghị ntụkwasị obi.+ Ha na-akpọ ha òkù ịlaghachikwuru onye dị elu; ọ dịghị onye na-ebili ma ọlị.
5 N’ihi na ha adịghị echebara ihe Jehova na-eme echiche,+Ha adịghịkwa echebara ọrụ aka ya echiche.+Ọ ga-etida ha, ọ gaghị ewuli ha elu.
12 Une na ụbọ akwara na obere ịgbà na ọjà, na mmanya na-adị n’oriri ha;+ ma ha adịghị ele anya n’ihe Jehova na-eme, ha adịghịkwa ahụ ọrụ aka ya.+
7 Ndị m na-emeso m omume ekwesịghị ntụkwasị obi.+ Ha na-akpọ ha òkù ịlaghachikwuru onye dị elu; ọ dịghị onye na-ebili ma ọlị.