Abụ Ọma 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ònye pụrụ ịghọta ihe o mehiere n’amaghị ama?+Gbaghara m mmehie m na-amaghị na m mere.+ Ilu 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na ị sị: “Lee! Anyị amaghị banyere ihe a,”+ ọ̀ bụ na onye na-enyocha obi agaghị achọpụta,+ onye na-elegide mkpụrụ obi gị anya ọ́ gaghị amata+ wee kwụọ mmadụ ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị?+ Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
12 Ọ bụrụ na ị sị: “Lee! Anyị amaghị banyere ihe a,”+ ọ̀ bụ na onye na-enyocha obi agaghị achọpụta,+ onye na-elegide mkpụrụ obi gị anya ọ́ gaghị amata+ wee kwụọ mmadụ ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị?+
13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+