Abụ Ọma 40:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọdachi gbara m gburugburu ruo mgbe a na-apụghị ịgụta ha ọnụ.+Njehie m rikpuru m karịa otú m nwere ike ịhụ;+Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,+Adara m mbà n’obi.+ 1 Ndị Kọrịnt 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ọ dịghị ihe ọjọọ ọ bụla m maara+ m mere. Ma nke a adịghị egosi na m bụ onye ezi omume, kama, onye na-enyocha m bụ Jehova.+
12 N’ihi na ọdachi gbara m gburugburu ruo mgbe a na-apụghị ịgụta ha ọnụ.+Njehie m rikpuru m karịa otú m nwere ike ịhụ;+Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,+Adara m mbà n’obi.+
4 N’ihi na ọ dịghị ihe ọjọọ ọ bụla m maara+ m mere. Ma nke a adịghị egosi na m bụ onye ezi omume, kama, onye na-enyocha m bụ Jehova.+