Levitikọs 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi+ emehie n’amaghị ama+ site n’ime nke ọ bụla n’ime ihe Jehova nyere iwu ka a ghara ime: Abụ Ọma 90:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I debewokwa njehie anyị kpọmkwem n’ihu gị,+Debekwa mmehie ndị anyị mere na nzuzo* n’ihu gị nke na-egbuke egbuke.+
2 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi+ emehie n’amaghị ama+ site n’ime nke ọ bụla n’ime ihe Jehova nyere iwu ka a ghara ime:
8 I debewokwa njehie anyị kpọmkwem n’ihu gị,+Debekwa mmehie ndị anyị mere na nzuzo* n’ihu gị nke na-egbuke egbuke.+