Abụ Ọma 88:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 À ga-akọ banyere obiọma* gị n’ili,Kọọkwa banyere ikwesị ntụkwasị obi gị n’ebe mbibi?+ Ilu 27:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Afọ adịghị eju+ Shiol na ebe mbibi;+ afọ adịghịkwa eju anya mmadụ.+