Job 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Shiol gba ọtọ n’ihu ya,+Ebe mbibi enweghịkwa ihe mkpuchi. Ekliziastis 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha niile na-aga n’otu ebe.+ Ọ bụ n’ájá ka ha niile si,+ ọ bụkwa n’ájá ka ha niile na-alaghachi.+