Jeremaya 32:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 gị onye nzube ya dị ebube+ na onye ọrụ ya dị ukwuu,+ onye ji anya ya ahụ ụzọ niile nke ụmụ mmadụ,+ iji kwụọ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị nakwa dị ka ihe o metara si dị;+ Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
19 gị onye nzube ya dị ebube+ na onye ọrụ ya dị ukwuu,+ onye ji anya ya ahụ ụzọ niile nke ụmụ mmadụ,+ iji kwụọ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị nakwa dị ka ihe o metara si dị;+
13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+