2 Ndị Eze 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Eze Babịlọn wee gbuo+ ha n’ime Ribla, n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+ Jeremaya 52:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị agha niile nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi dum gbara Jeruselem gburugburu.+
21 Eze Babịlọn wee gbuo+ ha n’ime Ribla, n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+
14 Ndị agha niile nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi dum gbara Jeruselem gburugburu.+