Diuterọnọmi 28:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ị ga-ekwe nwaanyị nkwa ọlụlụ, ma nwoke ọzọ ga-edina ya n’ike.+ Ị ga-ewu ụlọ, ma ị gaghị ebi n’ime ya.+ Ị ga-akọ ubi vaịn, ma ị gaghị amalite ịghọrọ mkpụrụ ya.+ Abụ Ákwá 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova emewo ihe o bu n’obi.+ O mezuwo ihe o kwuru,+Bụ́ ihe o nyere n’iwu ogologo oge gara aga.+ O tidawo ihe niile n’enweghị ọmịiko ọ bụla.+O mekwara ka onye iro na-aṅụrị ọṅụ n’ihe mere gị.+ O mewo ka mpi nke ndị na-emegide gị dị elu.+ Abụ Ákwá 3:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 I jiriwo iwe gị gbochie anyị ịbịakwute gị,+ ị na-achụpụkwa anyị.+ I gbuwo ndị mmadụ n’enweghị ọmịiko.+
30 Ị ga-ekwe nwaanyị nkwa ọlụlụ, ma nwoke ọzọ ga-edina ya n’ike.+ Ị ga-ewu ụlọ, ma ị gaghị ebi n’ime ya.+ Ị ga-akọ ubi vaịn, ma ị gaghị amalite ịghọrọ mkpụrụ ya.+
17 Jehova emewo ihe o bu n’obi.+ O mezuwo ihe o kwuru,+Bụ́ ihe o nyere n’iwu ogologo oge gara aga.+ O tidawo ihe niile n’enweghị ọmịiko ọ bụla.+O mekwara ka onye iro na-aṅụrị ọṅụ n’ihe mere gị.+ O mewo ka mpi nke ndị na-emegide gị dị elu.+
43 I jiriwo iwe gị gbochie anyị ịbịakwute gị,+ ị na-achụpụkwa anyị.+ I gbuwo ndị mmadụ n’enweghị ọmịiko.+