Aịzaya 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova nke ụsụụ ndị agha aṅụwo iyi ná ntị m na ọtụtụ ụlọ ga-aghọ nnọọ ihe ijuanya, n’enweghị onye bi ha,+ n’agbanyeghị na ha bụ oké ụlọ ndị dị mma. Abụ Ákwá 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E werewo ihe nketa anyị nyefee ndị ala ọzọ, werekwa ụlọ anyị nyefee ndị mba ọzọ.+ Zefanaya 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 A ga-akwakọrọ akụ̀ ha, meekwa ka ụlọ ha tọgbọrọ n’efu.+ Ha ga-ewu ụlọ ma ha agaghị ebi n’ime ha;+ ha ga-akọkwa ubi vaịn ma ha agaghị aṅụ mmanya ya.+
9 Jehova nke ụsụụ ndị agha aṅụwo iyi ná ntị m na ọtụtụ ụlọ ga-aghọ nnọọ ihe ijuanya, n’enweghị onye bi ha,+ n’agbanyeghị na ha bụ oké ụlọ ndị dị mma.
2 E werewo ihe nketa anyị nyefee ndị ala ọzọ, werekwa ụlọ anyị nyefee ndị mba ọzọ.+ Zefanaya 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 A ga-akwakọrọ akụ̀ ha, meekwa ka ụlọ ha tọgbọrọ n’efu.+ Ha ga-ewu ụlọ ma ha agaghị ebi n’ime ha;+ ha ga-akọkwa ubi vaịn ma ha agaghị aṅụ mmanya ya.+
13 A ga-akwakọrọ akụ̀ ha, meekwa ka ụlọ ha tọgbọrọ n’efu.+ Ha ga-ewu ụlọ ma ha agaghị ebi n’ime ha;+ ha ga-akọkwa ubi vaịn ma ha agaghị aṅụ mmanya ya.+