Aịzaya 25:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ga-akwatukwa obodo gị e wusiri ike, ya na mgbidi nchebe gị ndị dị elu; ọ ga-akwada ya, mee ka ọ daruo ala, ruo n’ájá.+ Aịzaya 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “N’ihi na o wetuwo ndị bi n’ebe dị elu,+ bụ́ obodo dị elu.+ Ọ na-ewetu ya, ọ na-eweturu ya ala; ọ na-eme ka ọ daruo ala.+
12 Ọ ga-akwatukwa obodo gị e wusiri ike, ya na mgbidi nchebe gị ndị dị elu; ọ ga-akwada ya, mee ka ọ daruo ala, ruo n’ájá.+
5 “N’ihi na o wetuwo ndị bi n’ebe dị elu,+ bụ́ obodo dị elu.+ Ọ na-ewetu ya, ọ na-eweturu ya ala; ọ na-eme ka ọ daruo ala.+