Aịzaya 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Okwu e kwuru megide Moab:+ N’ihi na e bukọrọwo ihe ya n’abalị, a lawo Aa+ nke Moab n’iyi. N’ihi na e bukọrọwo ihe ya n’abalị, a lawo Kia+ nke Moab n’iyi. Aịzaya 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na aka Jehova ga-adị n’ugwu a.+ A ga-azọdakwa Moab n’ebe ọ dị,+ dị ka ebe a zọdara ikpo okporo ọka n’ebe a na-awụfu nsị anụ.+
15 Okwu e kwuru megide Moab:+ N’ihi na e bukọrọwo ihe ya n’abalị, a lawo Aa+ nke Moab n’iyi. N’ihi na e bukọrọwo ihe ya n’abalị, a lawo Kia+ nke Moab n’iyi.
10 N’ihi na aka Jehova ga-adị n’ugwu a.+ A ga-azọdakwa Moab n’ebe ọ dị,+ dị ka ebe a zọdara ikpo okporo ọka n’ebe a na-awụfu nsị anụ.+