Ọnụ Ọgụgụ 21:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na ọkụ esiwo na Heshbọn+ pụta, ire ọkụ esiwokwa n’obodo Saịhọn pụta.O rechapụwo Aa+ nke Moab, ndị nwe ebe ndị dị elu nke Anọn. Diuterọnọmi 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee sị m, ‘Esogbula Moab, ebusokwala ha agha, n’ihi na agaghị m enye gị ala ya ọ bụla ka ọ bụrụ ihe nketa gị, n’ihi na ọ bụ ụmụ Lọt+ ka m nyere Aa+ ka ọ bụrụ ihe nketa ha.
28 N’ihi na ọkụ esiwo na Heshbọn+ pụta, ire ọkụ esiwokwa n’obodo Saịhọn pụta.O rechapụwo Aa+ nke Moab, ndị nwe ebe ndị dị elu nke Anọn.
9 Jehova wee sị m, ‘Esogbula Moab, ebusokwala ha agha, n’ihi na agaghị m enye gị ala ya ọ bụla ka ọ bụrụ ihe nketa gị, n’ihi na ọ bụ ụmụ Lọt+ ka m nyere Aa+ ka ọ bụrụ ihe nketa ha.