Abụ Ọma 83:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A lara ha n’iyi n’En-dọọ;+Ha ghọrọ nri ala.+ Luk 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ zara ya, sị, ‘Nna m ukwu, hapụkwuo ya+ afọ a, ruo mgbe m ga-egwu ala gburugburu ya ma tinye nsị anụ;
8 Ọ zara ya, sị, ‘Nna m ukwu, hapụkwuo ya+ afọ a, ruo mgbe m ga-egwu ala gburugburu ya ma tinye nsị anụ;