2 Ndị Eze 9:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ozu Jezibel ga-adịkwa ka nsị anụ+ n’ihu ubi ahụ dị n’ibé ala nke dị na Jezril, ka ha ghara ịsị: “Lekwa Jezibel.”’”+ Zefanaya 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-ewetara ụmụ mmadụ oké nsogbu, ha ga-ejegharịkwa dị ka ndị ìsì;+ n’ihi na ọ bụ Jehova ka ha mehieworo.+ A ga-awụpụkwa ọbara ha dị ka ájá,+ wụpụkwa eriri afọ ha dị ka nsị.+
37 Ozu Jezibel ga-adịkwa ka nsị anụ+ n’ihu ubi ahụ dị n’ibé ala nke dị na Jezril, ka ha ghara ịsị: “Lekwa Jezibel.”’”+
17 M ga-ewetara ụmụ mmadụ oké nsogbu, ha ga-ejegharịkwa dị ka ndị ìsì;+ n’ihi na ọ bụ Jehova ka ha mehieworo.+ A ga-awụpụkwa ọbara ha dị ka ájá,+ wụpụkwa eriri afọ ha dị ka nsị.+