Abụ Ọma 79:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha awụpụwo ọbara ha dị ka mmiriNa Jeruselem dum, ọ dịghịkwa onye ga-eli ha.+ Mkpughe 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E wee zọchaa mkpụrụ vaịn ahụ n’ebe nzọchapụta mmanya nke dị n’azụ obodo,+ ọbara wee si n’ebe nzọchapụta mmanya ahụ na-asọpụta, tookwa ruo n’eriri e kere ịnyịnya n’olu,+ ruo ebe dị otu puku na narị fọlọng isii.*+
20 E wee zọchaa mkpụrụ vaịn ahụ n’ebe nzọchapụta mmanya nke dị n’azụ obodo,+ ọbara wee si n’ebe nzọchapụta mmanya ahụ na-asọpụta, tookwa ruo n’eriri e kere ịnyịnya n’olu,+ ruo ebe dị otu puku na narị fọlọng isii.*+