Ezikiel 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Gbuonụ agadi, nwa okorobịa na nwa agbọghọ na-amaghị nwoke na nwatakịrị na ndị inyom,+ gbuchaanụ ha. Ma, unu agala onye ọ bụla nwere akara ahụ nso,+ unu ga-amalitekwa n’ebe nsọ m.”+ Ha wee malite ná ndị agadi, bụ́ ndị nọ n’ihu ụlọ ahụ.+
6 Gbuonụ agadi, nwa okorobịa na nwa agbọghọ na-amaghị nwoke na nwatakịrị na ndị inyom,+ gbuchaanụ ha. Ma, unu agala onye ọ bụla nwere akara ahụ nso,+ unu ga-amalitekwa n’ebe nsọ m.”+ Ha wee malite ná ndị agadi, bụ́ ndị nọ n’ihu ụlọ ahụ.+