2 Jehova wee malite izite ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ndị Kaldia+ ka ha na-awakpo ya, na-ezitekwa ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ndị Siria na ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ndị Moab+ na ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ụmụ Amọn, o wee na-ezite ha ka ha na-awakpo Juda iji bibie ya, dị ka Jehova kwuru+ site n’ọnụ ndị ohu ya bụ́ ndị amụma.