Levitikọs 26:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 M ga-enyefe obodo unu dị iche iche n’ọnụ mma agha+ ma mee ka ebe nsọ unu niile tọgbọrọ n’efu,+ m gaghị anụrụ ísì ụtọ nke àjà unu.+ Diuterọnọmi 28:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova ga-eme ka e merie gị n’ihu ndị iro gị.+ Otu ụzọ ka ị ga-esi gaa ibuso ha agha, ma ị ga-esi n’ụzọ asaa gbaa ọsọ n’ihu ha; ị ga-aghọkwa ihe ga-eme ka alaeze niile nke ụwa tụọ ụjọ.+ Abụ Ọma 79:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ha emewo ka ozu ndị ohu gị ghọọrọ nnụnụ nke eluigwe ihe oriri,+Werekwa anụ ahụ́ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ nye anụ ọhịa nke ụwa.+
31 M ga-enyefe obodo unu dị iche iche n’ọnụ mma agha+ ma mee ka ebe nsọ unu niile tọgbọrọ n’efu,+ m gaghị anụrụ ísì ụtọ nke àjà unu.+
25 Jehova ga-eme ka e merie gị n’ihu ndị iro gị.+ Otu ụzọ ka ị ga-esi gaa ibuso ha agha, ma ị ga-esi n’ụzọ asaa gbaa ọsọ n’ihu ha; ị ga-aghọkwa ihe ga-eme ka alaeze niile nke ụwa tụọ ụjọ.+
2 Ha emewo ka ozu ndị ohu gị ghọọrọ nnụnụ nke eluigwe ihe oriri,+Werekwa anụ ahụ́ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ nye anụ ọhịa nke ụwa.+