Jeremaya 7:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ozu ha ga-aghọrọ anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa ihe oriri, ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.+ Jeremaya 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘M ga-enyefekwa ha n’aka ụzọ ihe anọ,’+ ka Jehova kwuru, ‘ka mma agha gbuo ha, ka nkịta dọkpụrụ ha, ka anụ ufe nke eluigwe+ na anụ ọhịa nke ụwa rie ha ma laa ha n’iyi.
33 Ozu ha ga-aghọrọ anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa ihe oriri, ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.+
3 “‘M ga-enyefekwa ha n’aka ụzọ ihe anọ,’+ ka Jehova kwuru, ‘ka mma agha gbuo ha, ka nkịta dọkpụrụ ha, ka anụ ufe nke eluigwe+ na anụ ọhịa nke ụwa rie ha ma laa ha n’iyi.